Mak 14:40 Bible Nso (IGBOB)

O we bia kwa ọzọ, hu ha ka ha nāraru ura, n'ihi na anya-ha di oké arọ́; ha amataghi kwa ihe ha gāza Ya.

Mak 14

Mak 14:32-46