Mak 12:36 Bible Nso (IGBOB)

Devid onwe-ya siri nime Mọ Nsọ,Onye-nwe-ayi siri Onye-nwem,Nọdu ala n'aka-nrim,Rue mb͕e M'gēdo ndi-iro-Gi ka ihe-nb͕akwasi-ukwu nke ukwu-Gi abua.

Mak 12

Mak 12:26-44