Mak 1:40 Bible Nso (IGBOB)

Onye-ekpenta we biakute Ya, nāriọ Ya, nēb͕u-kwa-ra Ya ikperè, nāsi kwa Ya, Ọ buru na I nāchọ, I puru ime ka m'di ocha.

Mak 1

Mak 1:39-43