Luk 8:55-56 Bible Nso (IGBOB)

55. Mọ-ya we lata, o wè bilie ngwa ngwa: O we si ka enye ya ihe-oriri.

56. Ibobo we nwubiga ndi muru ya ókè n'aru: ma O nyere ha iwu ka ha ghara igwa onye ọ bula ihe emereri.

Luk 8