Luk 24:47 Bible Nso (IGBOB)

na agēkwusa kwa nchèghari na nb͕aghara nmehie n'aha-Ya gwa mba nile, nāmalite site na Jerusalem.

Luk 24

Luk 24:37-53