Luk 2:4 Bible Nso (IGBOB)

Josef we si kwa na Galili, site n'obodo Nazaret, rigo na Judia, ba n'obodo Devid nke anākpọ Betlehem, n'ihi na o si n'ulo na agburu Devid puta;

Luk 2

Luk 2:1-13