Luk 2:28-31 Bible Nso (IGBOB)

28. ya onwe-ya we nara Ya nke-ọma, kuru Ya n'aka-ya, gọzi kwa Chineke, si,

29. Onye-nwem, ub͕u a ka I gārapu orù-Gi ka ọ laN'udo, dika okwu-Gi si di;

30. N'ihi na anyam ahuwo nzọputa-Gi,

31. Nke I doziri n'iru ndi nile;

Luk 2