Luk 10:38 Bible Nso (IGBOB)

Ma mb͕e ha nāga, Ya onwe-ya batara n'otù obodo ntà: otù nwanyi, aha-ya bu Mata, we kpọbata Ya n'ulo-ya.

Luk 10

Luk 10:29-42