Levitikọs 8:1-2 Bible Nso (IGBOB)

1. Jehova we gwa Moses okwu, si,

2. Chiri Eron na umu-ya ndikom tiyere ya, na uwe-ha, na manu otite-manu ahu, na oke-ehi nke àjà-nmehie, na ebulu abua ahu, na nkata achicha ekoghi-eko;

Levitikọs 8