Levitikọs 7:35 Bible Nso (IGBOB)

Nka bu òkè otite-manu Eron, na òkè otite-manu umu-ya ndikom, sitere n'àjà-ọku nke Jehova, n'ubọchi O mere ka ha biarue nso iburu Jehova ndi-nchu-àjà;

Levitikọs 7

Levitikọs 7:25-37