Levitikọs 7:31 Bible Nso (IGBOB)

Onye-nchu-àjà gēsure kwa abuba ahu ibu ihe-nsure-ọku nēsì ísi utọ n'ebe-ichu-àjà: ma okpukpu-obi ahu ka Eron na umu-ya ndikom gēnwe.

Levitikọs 7

Levitikọs 7:24-37