Levitikọs 7:25 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na onye ọ bula nke nēri abuba sitere n'anumanu nke madu si nime ya eweta nso àjà-ọku ichuru Jehova, agēbipu kwa madu nke nēri ya n'etiti umu-nna-ya.

Levitikọs 7

Levitikọs 7:16-35