Levitikọs 7:19 Bible Nso (IGBOB)

Anu nke meturu ihe ọ bula ruru árú, agaghi-eri ya: agēji ọku sure ya. Ma anu àjà ahu, onye ọ bula nke di ọcha gēri anu-ya:

Levitikọs 7

Levitikọs 7:17-20