Levitikọs 7:14 Bible Nso (IGBOB)

O gēsi kwa na ya weta nso otù nime onyinye ọ bula iji biaru nso ka ọ buru àjà-nbuli ibuliri Jehova; onye-nchu-aja nke nāwusa ọbara àjà-udo, ya onwe-ya gēnwe ya.

Levitikọs 7

Levitikọs 7:7-18