Levitikọs 6:30 Bible Nso (IGBOB)

Ọ dighi kwa àjà-nmehie ọ bula agēri, bú nke anēwebata ufọdu nime ọbara-ya n'ulo-ikwū nzute ikpuchi nmehie n'ebe nsọ ahu: agēwere ọku sure ya.

Levitikọs 6

Levitikọs 6:22-30