Levitikọs 6:28 Bible Nso (IGBOB)

Ma agētiwa ihe ájá nke esiri ya nime ya: ma ọ buru na n'ihe ọla ka esiri ya, agēchicha ya, ṅacha ya na miri.

Levitikọs 6

Levitikọs 6:26-30