Levitikọs 6:22 Bible Nso (IGBOB)

Onye-nchu-aja etere manu nke gānọchi ya site n'umu-ya ndikom gēme ya: ọ bu ukpuru ebighi-ebi Jehova nwere; agēsuresi ya ọku ibu ihe-nsure-ọku nēsì ísì utọ.

Levitikọs 6

Levitikọs 6:21-27