Levitikọs 6:18 Bible Nso (IGBOB)

Nwoke ọ bula n'etiti umu Eron gēri ya, dika ukpuru ebighi-ebi rue ọb͕ọ-unu nile, site n'àjà-ọku nke Jehova: onye ọ bula nke nēmetu ha aru gādi nsọ.

Levitikọs 6

Levitikọs 6:12-19