Levitikọs 6:11 Bible Nso (IGBOB)

O gēyipu uwe-ya, yiri uwe ọzọ, bupu ntu ahu je n'azu ọmuma-ulo-ikwū, rue ebe di ọcha.

Levitikọs 6

Levitikọs 6:5-13