Levitikọs 4:6 Bible Nso (IGBOB)

onye-nchu-àjà ahu gēdeye nkpisi-aka-ya n'ọbara ahu, fesa ufọdu nime ọbara ahu ub͕ò asa n'iru Jehova, n'iru ákwà-nb͕ochi nke ebe nsọ ahu.

Levitikọs 4

Levitikọs 4:4-7