Levitikọs 4:21 Bible Nso (IGBOB)

O gēbupu kwa oke-ehi ahu je n'azu ọmuma-ulo-ikwū, sure ya ọku dika o surere oke-ehi mbu: àjà-nmehie nke nkpọkọta Israel ka ọ bu.

Levitikọs 4

Levitikọs 4:13-28