Levitikọs 4:14 Bible Nso (IGBOB)

mb͕e amara nmehie nke ha mehieworo nime ya, nkpọkọta Israel ahu gēweta kwa nso nwa-oke-ehi ibu àjà-nmehie, ha gēme kwa ka ọ bia n'iru ulo-ikwū nzute.

Levitikọs 4

Levitikọs 4:13-17