Levitikọs 3:16 Bible Nso (IGBOB)

Onye-nchu-àjà gēsure ha ọku ibu ihe-nsure-ọku nēsi ísì utọ n'ebe-ichu-àjà: ọ bu nri àjà-ọku, ka ọ buru ihe ísì utọ: abuba nile bu ihe Jehova nwere.

Levitikọs 3

Levitikọs 3:14-16