Levitikọs 27:24 Bible Nso (IGBOB)

N'arọ jubile ala-ubi ahu gālaghachiri onye azutara ya n'aka-ya, bú onye nwe ihe-onwunwe nke ala ahu.

Levitikọs 27

Levitikọs 27:21-26