Levitikọs 26:6 Bible Nso (IGBOB)

M'gēnye udo n'ala, unu gēdina kwa ala, ọ dighi kwa onye ganēme ka unu ma jijiji: M'gēme kwa ka ajọ anu-ọhia kwusi n'ala, mma-agha agaghi-agabiga kwa n'ala-unu.

Levitikọs 26

Levitikọs 26:1-7