Levitikọs 26:3 Bible Nso (IGBOB)

Ọ buru na unu ejeghari n'ukpurum nile, ọ buru kwa na unu edebe ihe nile M'nyere n'iwu, we me ha:

Levitikọs 26

Levitikọs 26:1-10