Levitikọs 24:11 Bible Nso (IGBOB)

nwa-nwoke nke nwayi Israel ahu we kpọlu Aha ahu, kọcha kwa: ha we me ka ọ biakute Moses. Aha nne-ya bu Shelomit, nwa-nwayi Dibri, nke ebo Dan.

Levitikọs 24

Levitikọs 24:6-21