Levitikọs 24:1-2 Bible Nso (IGBOB)

1. Jehova we gwa Moses okwu, si,

2. Nye umu Israel iwu, ka ha wetara gi manu olive anāgwaghi agwa nke asuru asu, itiye n'ihe nēnye ìhè, iweli oriọna mb͕e dum.

Levitikọs 24