Levitikọs 23:23-26 Bible Nso (IGBOB)

23. Jehova we gwa Moses okwu, si,

24. Gwa umu Israel okwu, si, N'ọnwa nke-asa, n'ubọchi mbu nke ọnwa ahu, idebe-ubọchi-izu-ike gādiri unu, ncheta nke uda-opì nādasi ike, nkpọkọta nsọ.

25. Ọ dighi ozi ọ bula nke òfùfè unu gēje: unu gēweta kwa nso àjà-ọku ichuru Jehova.

26. Jehova we gwa Moses okwu, si,

Levitikọs 23