Levitikọs 22:14 Bible Nso (IGBOB)

Ma mb͕e onye ọ bula gēri ihe nsọ n'amaghi-ama, ọ gātukwasi kwa otù uzọ n'uzo ise ya n'elu ya, nye onye-nchu-àjà ihe nsọ ahu.

Levitikọs 22

Levitikọs 22:4-22