Levitikọs 21:5 Bible Nso (IGBOB)

Ha agaghi-eme onwe-ha isi-nkwọcha n'isi-ha, ha agaghi-akọpu kwa usọ afu-ọnu-ha, ha agaghi-eb͕u kwa eb͕ub͕u n'anu-aru-ha.

Levitikọs 21

Levitikọs 21:3-7