Levitikọs 20:5 Bible Nso (IGBOB)

Mu onwem gēdo kwa irum megide nwoke ahu, megide kwa ab͕uru-ya, Mu onwem gēbipu kwa ya ndi-nile nēso ya kwa iko, bú iso Molek kwa iko, n'etiti ndi-ha.

Levitikọs 20

Levitikọs 20:1-8