Levitikọs 20:3 Bible Nso (IGBOB)

Mu onwem gēche kwa irum megide nwoke ahu, bipu ya n'etiti ndi-ya; n'ihi na ufọdu nime nkpuru-ya ka o nyeworo Molek, ka o we meru ebe nsọm, na ime ka aha nsọm ghara idi nsọ.

Levitikọs 20

Levitikọs 20:1-13