Levitikọs 20:10 Bible Nso (IGBOB)

Nwoke nke ya na nwunye nwoke ọzọ nākwa iko, bú onye ya na nwunye madu-ibe-ya nākwa iko, aghaghi ime ka ha nwua, bú nwoke ahu nākwa iko, na nwayi ahu nākwa iko.

Levitikọs 20

Levitikọs 20:1-16