Levitikọs 2:3 Bible Nso (IGBOB)

ma nke fọduru site n'onyinye-inata-iru-ọma ahu bu ihe Eron na umu-ya ndikom gēnwe: ọ bu ihe nsọ kachasi ihe nsọ nile sitere n'àjà-ọku nile anāchuru Jehova.

Levitikọs 2

Levitikọs 2:2-5