Levitikọs 19:29 Bible Nso (IGBOB)

Emela ka nwa-gi nwayi ghara idi nsọ, ime ka ọ ghọ nwayi nākwa iko; ka ala-gi we ghara ikwa iko, ka ala-gi we ghara kwa ijuputa na nzube ọjọ.

Levitikọs 19

Levitikọs 19:27-34