Levitikọs 16:30 Bible Nso (IGBOB)

n'ihi na n'ubọchi a ka agēkpuchiri unu nmehie-unu, ime ka unu di ọcha; site na nmehie nile unu ka unu gādi ọcha n'iru Jehova.

Levitikọs 16

Levitikọs 16:29-33