Levitikọs 15:33 Bible Nso (IGBOB)

na nke nwayi nke aru nādighi ya ike n'idi-na-nsọ-ya, na nke onye nwere orùrù, bú orùrù nke nwoke ma-ọbu nke nwayi, na nke nwoke nke ya na nwayi ruru árú nēdina.

Levitikọs 15

Levitikọs 15:29-33