Levitikọs 15:10 Bible Nso (IGBOB)

Onye ọ bula nke nēmetu ihe ọ bula di n'okpuru ya aru gāru árú rue anyasi: onye nēbu kwa ha gāsu uwe-ya nile, were kwa miri sa aru-ya, ọ gāru kwa árú rue anyasi.

Levitikọs 15

Levitikọs 15:3-20