Levitikọs 14:44 Bible Nso (IGBOB)

onye-nchu-àjà gābata kwa, le anya, ma, le, ọ buru na ihe-otiti ahu abawo aba n'ulo, ekpenta jọb͕uru onwe-ya ka ọ bu nke di n'ulo: ihe ruru árú ka ọ bu

Levitikọs 14

Levitikọs 14:34-53