Levitikọs 14:3 Bible Nso (IGBOB)

onye-nchu-àjà gāpu kwa je n'azu ọmuma-ulo-ikwū: onye-nchu-àjà gāhu kwa, ma, le, ọ buru na emewo ka ihe-otiti ekpenta si n'aru onye-ekpenta ahu la;

Levitikọs 14

Levitikọs 14:1-13