Levitikọs 14:11 Bible Nso (IGBOB)

Onye-nchu-àjà nke nēme ya ka ọ di ọcha gēguzo kwa nwoke ahu anēme ka ọ di ọcha, na ihe ahu di iche iche, n'iru Jehova, n'ọnu-uzọ ulo-ikwū nzute ahu:

Levitikọs 14

Levitikọs 14:6-17