Levitikọs 14:1-2 Bible Nso (IGBOB)

1. Jehova we gwa Moses okwu, si,

2. Nka gābu iwu onye-ekpenta n'ubọchi anēme ya ka ọ di ọcha: na agēme ya ka ọ biakute onye-nchu-àjà:

Levitikọs 14