Levitikọs 13:53 Bible Nso (IGBOB)

Ma ọ buru na onye-nchu-àjà ahú, ma, le, ihe-otiti ahu abaghi aba n'uwe ahu, ma ọ bu na nke akpara ogologo, ma ọbu na nke akpara uhie, ma-ọbu n'ihe akpukpọ ọ bula;

Levitikọs 13

Levitikọs 13:47-58