Levitikọs 13:37 Bible Nso (IGBOB)

Ma ọ buru na ọria-isi ahu eguzowo n'anya-ya, ọ buru kwa na aji oji epuputawo nime ya; emewo ka ọria-isi ahu la, ọcha ka ọ di: onye-nchu-àjà gāsi kwa na ọ di ọcha.

Levitikọs 13

Levitikọs 13:27-46