Levitikọs 11:9 Bible Nso (IGBOB)

Ndia ka unu gēri n'etiti ihe nile nke di na miri: ihe ọ bula nke nwere ntù na akpilikpa nime miri, n'oké osimiri nile, na n'osimiri nile, ha ka unu gēri.

Levitikọs 11

Levitikọs 11:1-12