Joshua 8:19 Bible Nso (IGBOB)

Ndi nēru nbì we si n'ọnọdu-ha bilie ngwa ngwa, we b͕a ọsọ mb͕e o setiri aka-ya, ha we ba n'obodo, were ya; ha we me ngwa sue obodo ahu ọku.

Joshua 8

Joshua 8:17-22