Joshua 8:16 Bible Nso (IGBOB)

Ewe tikue ndi nile nọ n'obodo ahu nkpu ichu ha n'azu: ha we chua Joshua n'azu, ewe dọpu ha n'obodo.

Joshua 8

Joshua 8:7-21