Joshua 7:22 Bible Nso (IGBOB)

Joshua we ziga ndi-ozi, ha we b͕arue ulo-ikwū-ya; ma, le, ezoro ya n'ulo-ikwū-ya, ọla-ọcha ahu di kwa n'okpuru ya.

Joshua 7

Joshua 7:18-26