Joshua 6:21 Bible Nso (IGBOB)

Ha we were ọnu mma-agha wezuga ihe nile di n'obodo ahu ka ebibie ya, ma nwoke ma nwayi, ma nwata ma okenye, na ehi, na aturu, na inyinya-ibu.

Joshua 6

Joshua 6:19-23